Ona eme mu so kam si nazu
Nwa bata ifu na afia nazu
Nwa m furu mebe ka nwa akwo nazu
Amaka ife ibu na adu mu adu
No wonder ife guys ji abu gi ubu
Iburu time six kana aku aku
Asim kam si na azu osim ikana aju aju
Ife ibu direct from source
And I ga ebunye nu mu ya by force
Munwa di ready for ife Oga a cause
Si na ife mu ga eji kwu ugwo bu Btc
Nsogbu adiro ka anyi gbada ba
Isikwa mba mu ga apara kwa
Ife mu ga emekwa gi chukwu ya diba
Ine anya ifu na adim fit o
Nne ngwa kpudebe kam deba gi na list o
Mkpo gi anyi abanye sia St Francisco
Ebe Imakwa na men na ife neme
Ona agbari men these days
Nga emepe kwa police case
Ma mu afulo ife di na okpuru skirt
Mu sia na men mu baller and energy bu solar
Amaka kpo kene odi ka odi gi
Si fa putaba na eji mu change
Si fa na umu aloba busi range
And fa na achokwa asa fa ga e cage
Gwa kwa ya na billy boy no on stage
Ostende baller, Tizzyfundz na Delano big no na gate
Tj Sammy si na oma abia late
Elon musk money fog ya na smart coin na eche gi na enu bed
Colybaly na anako ego gate bob si na oga akpochi kwa gate
Arab money, Ugoebenaji na DripExchange na eche gi na enu bed
Ebe Imakwa na men nife neme