Ehh anyi putasia (ehh uwa mgbede)
Bia mma nkechi nyekuom one bo
Onye ekwete kw n' afam di n' map of isreal
Negodu onyemmgbu a (ifukwa this girl, nwa dikwa sharp , nata ya number )
c big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa)
Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha
c big (daddy) mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa)
Onye ibem owu dot com men no na nleka
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
cga azunu afia nu (uwa mgbede)
cga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
cga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
cga azunu afia nu (uwa mgbede)
cga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
cga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Men gbara oso afia n' ogbete (n' relief market)
Tinyerem ukwu anu njideka
Donatusu kacha eji ugwo milo
8 hours one bottle of hero
Owuite n' enye anyi head ka pillow
Icho akpo men na erenu ya na kilo
Emeka wheel barrow n' akonu tooo (obia
Ebuka barber kacha eficha shoe (john)
Ifeanyi nwaba kacha eri without (owuite)
Nezie chukwudi canda na stout (ajo ndu)
Okey okada kacha achighari coupon (onye bet)
cda eze n' ibughari weavon (onwe kwa saloon)
N' ogbo shoe anyi nwee louis vuiton
Mana ima n' nke anyi enwenu carton
c big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa)
Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha
c big (daddy) mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa)
Onye ibem owu dot com men no na nleka
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
cga azunu afia nu (uwa mgbede)
cga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
cga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
cga azunu afia nu (uwa mgbede)
cga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
cga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Ejina phone bia ogbe by 10
Maka onwe men na eme nticha I.T
N' ime okpoko men adia eme ihe ig
cnyi nwere sargent nwekuo ma I.G
Wedding umu iyo adia enyenu I.V
Ufodi curing bu benson na coke (nri ututu)
Bata ogbe bunk nwere pope (n' afa nna)
Inwe lighter inwere hope (imakwa)
N' ime ogbe belt trouser bu rope (eriri)
Owu apiago men ka wrapper
N' uwa mgbede ka anyi n' eme matter
cnyi ejiro mana yoo na iga ayota
The capital of iji ugwo bu mbocha (see munwa awaa)
c big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa)
Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha
c big (daddy) mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa)
Onye ibem owu dot com men no na nleka
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
cga azunu afia nu (uwa mgbede)
cga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
cga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
cga azunu afia nu (uwa mgbede)
cga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
cga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Ighota ife mmeanu di anyi
Obukwa onye richaa oma window
Eh mma nkechi ehh gbako egom na agboko ego
Ehh n' akwukwo Philippians
Osi igbacha mbo ibia n' nke mma