They call me b o s a l I n
Ana ere zi onions 40 thou
Fashola wozialu james bond.
Okwa ka mulah mu gbago oo
9ja ga emekwe gi e lekka ka zink.
Kupulu aka ekpe mu nyem my right
Agbana speed nekwa ndi metro
Ke permit gi kedu your aduro
Buru igwe kponye na ututu
Choba my brother afuro ya
Onye obula fa furu fa kpulu ya
Achebe there was a country
Chineke judge onye melu anyi country
Amam na ina achukwa konji
Nwanne ina kwa kwa ibongi
Imakwana mkpo na iburo moses
Ebe efi ndi ugwu na feast
Iyoo jesus mu tinyenu aru
Anum na isi na idia anu anu
Ndi owoh tuo lum gap oooo
They call me bosalin baby
Started from the jamkpa now we dey here
Tah who goes there ona amacha