Onwelu Ofu Nwa mfu na Asaba
M Juoya Afa ya Osimu na Amara
Ezigbo Nwa mmanu Nwa bu Akara
Ifugodu Ilu Ofe Ije metu Utara
Mana imana Hook Up Julu Asaba
So I use my sense As Nwa Abakpa
Nsia Mkpaputa cash Iga Jahe Ngada
Iga Nyem Ose Oji gi ka msulu Anwara
Osimu Mbo ya iga enyemu Ego
Will you be proud ka iga ezomu Ezo
Nwa ka isi amicha mu na ekomu Eko
Iga aghokwa Agwo iga enomu Eno
Osogi Nolu Benin, Mga ejekwa Edo
Okwa na Abania chi ama fokwa Efo
Mma Aghokwa Agwo Nga Eno Gi Eno
Nwata kili bukwa Otomu Egbum
Asa tear my Nika , Otomu Egbum
Nwa Nka bukwa Otomu Egbum
Kpaputa Ya Ego Dey, Ojulu Nkata
Anako Akuko love na Ime Asaba
Negodu mpata nwa Nwelu Abuba
Na Abania men ga Eli gi Achicha
Soo gi na eme Odogwu m to hard nu nu
Follow me, Na Ejikwamu Cash Nu Nu
Imana Isolum Nyegi for Dash Nu Nu
Osimu Mbo ya iga enyemu Ego
Will you be proud ka iga ezomu Ezo
Nwa ka isi amicha mu na ekomu Eko
Mma aghokwa Agwo iga enomu Eno
Osogi Nolu Benin, Mga ejekwa Ego
Okwa na Abania chi ama fokwa Efo
Mma Aghokwa Agwo Nga Eno Gi Eno
Nwatakili bukwa Otomu Egbum
Asa tear my Nika , Otomu Egbum
Nwa Nka bukwa Otomu Egbum