LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Price Tag

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Ima ife’alu nwa
Otua otua
Cameo
Hussle
We all sell the same thing
But there’s lots of quality difference
My people go starve without me yours go feed even in your absence
Imana afia oma na ele with or without godfather’s reference
Ha ama nochi ebe m n’eje, speed nji abia with my kindred
Ndi ninee koo m onu ma ndi ko m oji hope you are still there
Onye obuna bia m nso nodu na fence I go personally push them
Maka Ndi oji n’aka, they take without giving I cut loose them
Kita odizi m naka ,I go dictate who go follow me reach there
Abiarokwa m iko onu
abiarokwa m ilu ogu
ije m biara bu iru oru
Ije m biara bu inwe oghu
Ikpozina my phone bia e monitor bia juba m how am I doing
Don’t check on me my bro maka ina distract what am doing
Don’t look down on me, Everybody nwee time nke ya
For this business P All man nwee price nke ya
Gee nti Alusi obuna nwee ihe oli ngbe nfe ya
Odi ka osi adi all man azabazie afa nna ya
Way alusi obuna nwee ife oli mgbe mfea
Ona imalo ka osi adi
Nwoke na agba mbo mana oga elu timeya..
Okwa ifu ka osi adi
Nwata na ata akara chena otalu ego nneya
Ibu nwoke iga awota ka osi adi
Na ikwum 1m last year cho ikwuya this juo didee price anyi
Eeh
Asina ife okenye tukwu ani wee fuu nwata ligolu oma mfuya
Ejeana bu isi ijee abulom nkoli mana iga alike ya
Nwanyi na akwa akwa ina akwa akwa ebe okuko yili akwa na akwa ina kwa kwa ?
Onye obuna nwee their own time and season Oluo onye azalu afa nnaya
Don’t look down on me
Amam ife mmenwu na ogbe
But icho my war ma icho my peace
Ojezuo gi alu egbuna oge
Esim 046 bata 042 nnamani chimaroke
You hating am still getting paid way every weekend pay day
Don’t look down on me
Onyeobuna nwee time nkea
For this Trapping P
All man nwee set nkeya
Gee nti anyi si Enugu ezike webata this side
Ona imalo ka osi adi? Cameo Na Topboy si from East side
Don’t look down on me, Everybody nwee time nke ya
For this business P All man nwee price nke ya
Gee nti Alusi obuna nwee ihe oli ngbe nfe ya
Odi ka osi adi all man azabazie afa nna ya
Don’t look down on me, Everybody nwee time nke ya
For this business P All man nwee price nke ya
Gee nti Alusi obuna nwee ihe oli ngbe nfe ya
Odi ka osi adi all man azabazie afa nna ya

WRITERS

EZE KENCARL

PUBLISHERS

Lyrics © TUNECORE INC, TuneCore Inc.

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup Icon
Theme

Abuse and Violence