LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Success

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Ima ife’alu nwa
Cameo
Hussle
When blessing is coming
Ihe ga ebu uzo sie ike
When hardship is storming
Aku so ya ga esi ike
I dont even panic
Imana aku na esi obi ike
Obere oge odi ka magic
Mburu onye eji efe ife
Onye ajuru aju aburu onye ana akosara ikpe
Ekepere umunne m kpe rute ugbua kpaba ike
Olu nruru a ru kwubazie ugwo karia ugboro ise
Nwata hapuru m miss be’m nataba ije
In as much you dey work ife inachu ga abaa
Jiri ekepere dey back am up buru nwa na oga adaa
Talk less iburo buch nke igabu Saida
Ekwurekwu di ka odi much iwaa no stand by
Success nakpo m
Ugwo afufu nilee ntara nacho m
Iga emelu m ebere ma inu akuko m
My chi tinye m aru uwa nato m
Success nakpo m
Ugwo afufu nilee ntara nacho m
Iga emelu m ebere ma inu akuko m
My chi tinye m aru uwa nato m
Ihe m bu Atakata agbo
Go for what I want a’sendirom ife ha ga ako
Only message n send bu ekpere to my God
Strictly on success ka m plant my love
Akwukwo ana agu agu anyi guru di ka aguro
Afufu ana atata anyi taa dika anyi ataro
Ife ana esese bia guba m mana mua esero
Imana Ndia cho iyi m egwu mana mua ekwero
Oria ncho bu Money transmitted disease
Udi ndu m cho bu ego convoy na siren
Oku m e dim katago kwsuzie idina edim
Achorozi m e sign bail sor sor e sign deal
Success nakpo m
Ugwo afufu nilee ntara nacho m
Iga emelu m ebere ma inu akuko m
My chi tinye m aru uwa nato m
Success nakpo m
Ugwo afufu nilee ntara nacho m
Iga emelu m ebere ma inu akuko m
My chi tinye m aru uwa nato m
Ima ife’alu nwa
Ihe nilee nwe time nwanne
Stick to the plan

WRITERS

ASHEMA VITUS, EZE ARINZE KENCARL, AKEEM ODIAL CUMMINGS

PUBLISHERS

Lyrics © TuneCore Inc., ONErpm

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other