Me Ebia mu agwota Nu muya Ne'ma Cho' Ebia ozo
Ija bu onye omenalu B4 ichiru ozo
Ija ru Gbo du oru iji before ichore ozo
Ochikoru ogba dike bu Ajaka
Egwu Anuga tu Eho ovuru ozo
Nta bu nta Me echile but echile
Ihe get me gu nta Jeko jeme echile
Anyi bu NDu omu ne'me ru ihe Du'ke
NDi we obodo npkupo ganada o
NDi Igbo me Lagos NDi omenalu
Eka neke owu bu (reverend father)
Eze nwanyi nagwo ntupku (reverend sister)
Me 'ga ma'gu (me'ga juchidu'emegu)
Me'ga gba'gu (me'ga kpuzu te'emegu)
I'm repping culture digitally, traditionally poetically
Ancient in modern igbotically tradition in motion spiritually
We driving the Benz's (Don't play)
Na me Dey cook (kitchen utensils)
The deeper, the money (deeper the roots)
O'mu bu e'na vu Ozo kpa zu agaba
Me Ebia mu agwota Nu muya Ne'ma Cho' Ebia ozo
Ija bu onye omenalu B4 ichiru ozo
Ija ru Gbo du oru iji before ichore ozo
Ochikoru ogba dike bu Ajaka
Egwu Anuga tu Eho ovuru ozo
Anyi bu NDu omu ne'me ru ihe Du'ke NDi we obodo npkupo ganada o
Ozo ne Japan bu Onye omenalu
Dr dubby Gustavo bu onye omenalu
Tochukwu otiji bu Onye omenalu
Eka neke owu bu (reverend father)
Eze nwanyi nagwo ntupku (reverend sister)
Me 'ga ma'gu (me'ga juchidu'emegu)
Me'ga gba'gu (me'ga kpuzu te'emegu)
Nna m ali Chukwurobe cosmas bu Onye omenalu
Shakerman bu onye omenalu