LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Ikiri (feat. Munachimso odeje brothers)

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Eko n'emeyi ume n'oku elelu oooo nna'm ozocha ugwoji ne orure'n
Eko n'emeyi ume n'oku ne orure'n
Ogri Ukwaba ude
Agwagum he ene erile ih'ebe'r ogri Ukwaba mo'gu ne ogri Ukwaba n'egbu eene onwupie'ru
Ogri Ukwaba ude (eeeneee)
Obee'gu awuru ane'yi onye okwu oga'di ke ovuee'gu okwu oke ma oke ogwu
Ikiri bu Ebia o
Ebia wo ikiri o oh
Ikiri bu Ebia o
Ebia. Awo ikiri alare mma
Ikiri bu Ebia oooo oh oh
Obee'gu nje n'ula bu mgbada jiri ya akwa oto n'eshua (bu Ebia o)
Ebia wo ikiri o oh
Ikiri bu Ebia o
Nwa oyidoko chi odeje
Ikiri bu Ebia o
Oyidoko muna jeru ijerekeje agaba
Ikiri bu Ebia oooo oh oh oh ikiri bu Ebia o
Oke Ebia gworu mkpurukwu agana ru'oru agaba
(Ikiri bu Ebia o)
Agala
Ebia wo ikiri o oh
Ikiri bu Ebia o
Nwa odumeke chi odeje
Ikiri bu Ebia o
Mu bu Enye Na vu'zo pa'zu agaba
Ikiri bu Ebia oooo oh
Ihe delu do onye ge jeru I gbo le agaba
Ikiri bu Ebia o
Ike agwu onye ome ogadu ke omehe du kwe' go
Eh Ndu banyi Ezikeoba Okoro'wo manida
Asu'm e furu Oshi ikiri ji Ne'ka
Ya wote Nu'muya mo'gune Ebia muna'yi jeko nu
Ijerekeje Neche'm me'mu bia're

Odelugo
Umu Ebia okwa anyi bo ogwu du neka
Anyi no omenala me ja anyi he meru e te'na nka
Oshiri Ike Eli ebule moo gunu mogu eda
Nso bu ogwu obia No' ne ija ju B4 imaru
Bochi atta Maru Igbo bu'igbo maru atta
Imienu mu me ze me'inugu igama jumu O'Gara Gia
Ikiri bu Ebia e jure eguru egu ne banyi
Nwayo nwayo bu anyi ji aga npotu Adugu Ne' banyi
Ike agwu onye ome (o ga du ko me'edu gu)
99 good 1 (o ja gbunu onwe egbu du)
Ijiri ize gu ta bi iregu (Owanya ninu ufuya)
Ihendu Nnayi meru ya'nu anyi, anyi je me fuya
Odelugo
Obe Nwa ugwu agashi owor shi aijere n'ome ne'okata
Obe nwa ogwu bu oyi omabe oba'lalegu
Me'agwagum n'ejirigu ene emen'omabe
Ne'obe nwa i'nyama g'emenum ye oba lalegu oh
Odelugo
Ikiri bu Ebia o
Ikiri mma
Ikiri bu Ebia o
Ikiri mma
Ikiri bu Ebia o ikiri bu Ebia o oh oh oh
Oke ebia na'fu mma No'to ge'jeru igbole agabadu (ikiri bu Ebia o)
Oke obia mu'na jeru ijerekeje agaba
Ikiri bu Ebia o
Obia na gwo nu'mu ntukpu oga na ru'oru agaba
Ikiri bu Ebia o
Ebia wo ikiri o oh o ikiri bu Ebia o ikiri bu Ebia o oh oh
Ebia. Awo ikiri alare mma (ikiri bu Ebia o)
Ugwu eya chi ero Ne' ngwuru nnsukka (ikiri bu Ebia o) agaba
Ugwu eya Ugwu eya idoko agaba Du
Ikiri bu Ebia o
Ugwueya Ebia wo ikiri o oh (ikiri bu Ebia)
(O oh oh oh) Ebia Awo ikiri alarm ma (ikiri bu Ebia o)
Obee'gu Nwa ezocha odum'eke mu Agada'du
Mu Nwa oji nwa onyeozo aha nkpa
Me eka biru nkem odare okwu mu agan'igbo

O' nye Di'me e' bule agada ko oku na bo eyele Nu'mu nri o
Ijerekije O' nye anuga swa Nne ji eh
O' nye ru ma alu ogana gba nu obu oso
Emegbule m mezi mEmegbu kogu Ejim ofor
Ikiri bu Ebia oooo N' Ochi abugu uso
Uche nwa ochikoru ogba omenala anyi do n`ubo
Mu ne uche du ke ekwe me ogene anyi na akpo ubo
Ikiri oke ebia ikiri Akampa
Ikiri bu Ebia o
Ikiri mma
Ikiri bu Ebia o
Ekperebi afuma ihe maa me'r imenye kwaare (ikiri bu Ebia o)
Me'ya sir n'ihen'ewuye ab'gu ihenef'ozo (ikiri bu Ebia o)
No'ne imenye asi'ne ya bu usebor oto'ru kwa

WRITERS

Nnabuike Ali, Ogbuja Kelvin

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup IconThumbsdown Icon
Theme

Gender identity and Sexual Orientation