LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

NWANKPI

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Ibiri, ibiri kam biri o
Enu uwa bu ibiri kam biri o

Mmanwu ulaga imakwan k'anyi si bido
Mmanwu ulaga imakwan k'anyi si kwado

Nwa iteghete, ebum egwu wee bia
Tinyem n'egwu, anyi ma ife ana alu

Ike fu n'anya okwe
Aga etinyelu father ife na boot, uru akarina olu

Idozisia bè gi, iburu asiri jebe bè onye ozo wee je biri

O nulu ube, onulu ube
O nulu ube nwanne agbana oso

Chrs:
Iyee X2
Amalugo anaa


Okuko gbalu chi ya mgba o di ya ka chi ya adi efozi efo

Iwee X2
Na nwa mkpi anaa


IFEX VERSE:

*Make'ie way for the boy

Nwoke bu onyimonyi

Onye dika m , none

Son of the soil

Aburom anu ewu but abum the goat

Iburu chi gi uzo igbakaria usain bolt


*Fa n'eze anyi ka

Fruit Di forbidden

Odika imaro the meaning

Rie my money you kidding

O mu ka wa na eneni

Onwelu ife kara anyi obi, o kari don't be silly


Biko nu emabinu

Okwa nwoke n'enwero ego k'akpo dimkpa benin

Am all about the bag ka ndi n'ayasi dirty

Kolu ofu nwa baby

Taba ya ka anu shaki

Afufu e fit rom mpa ibute itaba so gi

WRITERS

ASHEMA VITUS, AKEEM ODIAL CUMMINGS, OKWUCHUKWU KENECHI STANLEY, IFECHUKWU GREG EZE

PUBLISHERS

Lyrics © ONErpm

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other