Jesus I di mma Dinwenu m I di mma
Kristi I di mma. Onyenwe m I di mma.. (DC)
Ufodu na—efe alusi, ufodu na—efe anyanwu
Ufodu na—efe mmiri, ufodu na—efe onwa o
Ufodu na—efe osisi, ufodu na—efe mmadu
Ufodu na—efe anumanu, ufodu na—efe ego
So gi bu onye m nwere, enweghi m chi ozo
Biko chebe mu oooEze ndi eze eee
Jesus I di mma Dinwenu m I di mma
Kristi I di mma. Onyenwe m I di mma.. (DC)
Onye ka m ga—achukwu, onye ka m ga—agbakwuru
Onye ka m ga—ayozi, onye ka m ga—ekpesa
Onye ka m ga—achukwu, onye ka m ga—agbakwuru
Onye ka m ga—ayozi, onye ka m ga—ekpesa
Amara gi ezugoro mu o, ngi bu onye m na—acho
Biko dube mu ooo Nna ndi nna ooo
Jesus I di mma Dinwenu m I di mma
Kristi I di mma. Onyenwe m I di mma.. (DC)
I di mma I di mma Jesus I di mma. I di mma biko nara ekele ee sai!
I di mma I di mma Jesus I di mma.. I di mma biko riwe otito ooo
Onye gara ije n'elu mmiri I di mma I di mma biko nara ekele eee
Onye gworo oria di iche iche I di mma. I di mma biko riwe otito ooo