LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Uche Chukwu Mee

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
(Chorus)
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
(Verse 1.)
Onye na—acho udo n'enu uwa choba uche Chukwu
Onye na—acho ochichi n'uwa choba uche Chukwu
Agbogho na—acho di n'enu uwa choba uche Chukwu
Okoro na—acho nwunye n'uwa choba uche Chukwu
Jesus bata n'ime ndu gi ife g'adi mma o
Jesus were oche n'ulo gi ife g'adi mma o
(Chorus)
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
(Verse 2.)
Onye na—achu ego n'enu uwa choba uche Chukwu
Onye na—achu aku na uba uwa choba uche Chukwu
Nwanyi na—acho nwa n'enu uwa choba uche Chukwu
Nwoke na—acho ike n'enu uwa choba uche Chukwu
Jesus bata n'ime ndu gi ife g'adi mma o
Jesus were oche n'ulo gi ife g'adi mma o
(Verse 3.)
Uche Chi mee nwanne m o uche Chukwu mee Jesus uche gi mee n'ime ndu m uche Chukwu mee
Uche Chi mee nwanne m o uche Chukwu mee Jesus uche gi mee n'onodu m uche Chukwu mee
N'ebe m na—alu olu m o.... uche Chukwu mee
N'ebe m na—azu afia m o.... uche Chukwu mee
N'ebe m na—eme njem o.... uche Chukwu mee
N'ebe m na—azo ochichi o.... uche Chukwu mee
Uche Chi mee nwanne m o uche Chukwu mee Jesus uche gi mee n'ime ndu m uche Chukwu mee
Uche Chi mee nwanne m o uche Chukwu mee Jesus uche gi mee n'onodu m uche Chukwu mee
N'ebe m na—amu olu m o.... uche Chukwu mee
N'ebe m na—agu akwukwo o.... uche Chukwu mee
N'ime ezi na ulo nile .... uche Chukwu mee
N'ime obodo anyi nile .... uche Chukwu mee
(Chorus)
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
(Verse 4.)
Onye Chukwu nyere ndu jawa Chukwu mma
Onye Chukwu nyere aku jawa Chukwu mma
Onye Chukwu nyere omumu jawa Chukwu mma
Onye Chukwu mere mma jawa Chukwu mma
Onye Chukwu gworo oria jawa Chukwu mma
Onye Chukwu gboro mkpa jawa Chukwu mma
(Chorus)
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee nwanne m ooo. Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee
Uche chi mee eee... Uche Chukwu mee (DC)

WRITERS

EMEKA OKEKE

PUBLISHERS

Lyrics © TUNECORE INC, TuneCore Inc.

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup IconThumbsup Icon
Theme

Political