From the crown of my head
Ibu ckum gbawara Ugbo (you are my overflowimg wealth)
Obiri dike aka nala(the one who defeats the greatest warrior)
Ori otito agwu agwu(Endless praise belongs to you)
Ozo piata piata nelu ogwu(all powerfull God)
Odum aga ebe asi agalaga (the one who leads me to impossible places)
ckpo aza(the God who answers)
Obata obia(The storm calmer)
Eto ya dike owusa ngozi(when we praise him, blessings flow)
Toro num Jesus Igwee......(Help me call him KING)
Idi nma ihe n'emere mu ebuka imela (everything you for me is great ,thank you)
Na mbu kobidoro(It started from the begining)
Na mbu na mbu kobidoro(it started from the begining)
cmara chineke bidoro (the grace of God)
Na mbu na mbu kobidoro(started from the beginning)
Onye nwem nwoko idi mu re (my owner you are good to me)
Iya idi mu re(yes you are good to me)
cha eee onye nwem nwoko (my owner)
Lekwamu n ika yi(see me in your hands)
Obu n ika yi kam nno(i am in your hands)
Iya idi mu ire (you are good to me)
Kanyi ga zigara ha ozi(lets send them a message)
Ka anyi gwa ha na chi anyi ka mma (lets tell them that our God is the best)
Jisike n'oru (Do not be weary )
anyi ga enwe mmeri(we will be victorious)
Oru oru anyi ga enwe mmeri(we will be victorous)
Kilo duro de (why are you standing )
Jekajo Jo (let's give him a dance)
Obuliwom elu (he has lifted me up)