I've been waiting for my turn amam n' oga—eme
Afia anwu anyi kposara n' uwa mgbede ama n' oga—ere
Cos I have through lots of pain amam na' oga ede
Afia anwu ajuru aju na afor mechakwa zuo n' eke
Before a Sunday Nwa rainy days ga— abia
Anyi besia n' abani ututu joy ga abia
Nma akwusinwu n' uzo ebe nna akponye telu aka
Onye nwelu ndidi na— ala oroma chalacha
Before the happy ever after
Dika anyi na ayo olisa ofu mbosi oga—aza
Nma anadi fam house until akpam aza
Nna ficha anyi anya mmiri me ka ubiam gabiga
N Grindicha mu afulo pay o na—agbawa mu obi
Obim gbawasia Onye ga akasi mu obi o
Ihe m fulu n' uzo na— awum akpata oyi
Daddy wusanu mu ngozi ka isi juo mu oyi o
Before ichowa ije ogu n' barracks
Owuite nwere vacancy mana asim ya I want not no more
Cos what shall it profit a man
Ma anyi rucha orua gbara aka
Muna owuite amago ofuma to the point ona anam aka
My bro I have seen it all ka ndi taxi n' ebu runs girls
Life is a peeitch nweta ya nga asi ya undress
Chukwu gbalunu anyi through pass anyi no on the run owu naa defense
And ima n' osuo I'll prove myself ka onye gaa defense
Achozim small achom ya heavy
Ka odika o shot John Terry
Ike agugo anyi igbagoro gbadaa ka onye nwe solar achom ya steady
Mana amam n' Chuwku a mere ya n' mbu, ga emenwu ya ugboro ise
Arum bu onya onya Chukwu woterem gbomgbonise
Before a Sunday Nwa rainy days ga— abia
Anyi besia n' abani ututu joy ga abia
Nma akwusinwu n' uzo ebe nna akponye telu aka
Onye nwelu ndidi na— ala oroma chalacha
Before the happy ever after
Dika anyi na ayo olisa ofu mbosi oga—aza
Nma anadi fam house until akpam aza
Nna ficha anyi anya mmiri me ka ubiam gabiga
N Grindicha mu afulo pay o na—agbawa mu obi
Obim gbawasia Onye ga akasi mu obi o
Ihe m fulu n' uzo na— awum akpata oyi
Daddy wusanu mu ngozi ka isi juo mu oyi o
Achozim small achom ya heavy
Ka odika o shot John Terry
Ike agugo anyi igbagoro gbadaa ka onye nwe solar achom ya steady
Mana amam n' chuwku a mere ya n' mbu, ga emenwu ya ugboro ise
Arum bu onya onya chukwu woterem gbomgbonise
N Grindicha mu afulo pay o na—agbawa mu obi
Obim gbawasia Onye ga akasi mu obi o
Ihe m fulu n' uzo na— awum akpata oyi
Daddy wusanu mu ngozi ka isi juo mu oyi o