Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Nwa gbe nta onaghi adigide
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Mama said obu na okwero today try next time
Na Ife di oku ka ga eji oyi na o just time
Na nwa boyi mecha buru oga
Osi my pains will turn to joy chukwu ga emeya ta
Steady plotting for my way out
Owu dika nga I dey hustle make I bail out
Nga aruwu anything guy as long I go cash out
By any means nfu aza btc ma o cash app
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa nu nwa ngbe nta Onaghi adigide
Okwa n nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Nwa ngbe nta onaghi adigide
For real odiro adigide yeah
Nwanne onye obayeru goribe
Na men muru anya all night
I told my young-ins get busy adakwa na iberibe
Olu sibeike nwanne kpo olisa bina enuigwe yeah
Put in a whole lot of work
Put in a whole lot of sweat
Kwechiri na ugbo ogu di tough
I hustle when niggas dey flex
Aburom keeper mana abia na ife ego
Nwanne enwem a very sharp reflex
The motion bu iso the process
For the love of the chaaa
I got dreams of a million dollar
Came up of nothing we Started from ime abakpa
With patience Nwa iga ebuba
Now I am a king the king ka martin luther
focused on only the paper
Nwanne am grinding grinding
Me am not trying to blend-in at all
We don't need no co signing
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa n nwa ngbe nta onaghi adigide
Nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa n Nwa ngbe nta onaghi adigide
Nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa n nwa ngbe nta onaghi adigide
Okwa nu nwa ngbe nta onaghi adigide
Nwa ngbe nta Onaghi adigide