LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

AMA NDI ANA EZE (feat. Lil' Tino Brown & Sipo)

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Boy elu uwa atuolam ujo boy
No cap
Okala mmadu okala mmuo
Zere mmadu zere mmuo
Look
Hmmmm
Ama ndi ana eze, ama ndi ana eze
Lekwe ihe ina eche
Ndi nze n'ozo, nwanne lekwe ihe ha n'eme
When I look at my back and the people that said they're frustrated need some re-learning
GOD dey my back
Ndi mgbu prostrate
Because they're seeing my earnings

N'ime obodo
No joy
Azu ogbe
Joro njo
Ogbem di close to st. pauls
Onye nticha go oya comport
Royal highness, ndi nze n'ozo
M'sewaa one tie
Mmunye ozo
Men na apiko ya ka system
N'apiakwa igwe maka business
Primary school k'am no foo awka
Waterside k'anyi na agba okwa
My men efiri bu poopoo
Cinema abughi for mojo
Olisa bunyem ike jombo
Benz key abughi igba junkie
Anyi na ario gi for more life
More life and better life
Ama ndi ana eze, ama ndi ana eze
Lekwe ihe ina eche
Ndi nze n'ozo, nwanne lekwe ihe ha n'eme
When I look at my back and the people that said they're frustrated need some re-learning
GOD dey my back
Ndi mgbu prostrate
Because they're seeing my earnings
Ama ndi ana eze, ama ndi ana eze
Lekwe ihe ina eche
Ndi nze n'ozo, nwanne lekwe ihe ha n'eme
When I look at my back and the people that said they're frustrated need some re-learning
GOD dey my back
Ndi mgbu prostrate
Because they're seeing my earnings
Ama ndi ana eze
Ndia jikwa egbe
Onye kwuru oto ibutuo ya
O so gi ga abu eze
Ogbu mma n'azu onye ochi eze
In AMADIOHA I trust
Mmejo ala etigbuom of course
Ife onye metere buru your cross
The gang di heavy with full force
Dripping on fendi na air force
Aka chukwu di ya no plus
Enwerem love, oburo trust
Pills na colos n'emem para
Anya red ma mforo kala
Arusi okija
Mmuo oñu obara
Eddy na nawgu
Arusi n'eje uka
Ama ndi ana eze, ama ndi ana eze
Lekwe ihe ina eche
Ndi nze n'ozo, nwanne lekwe ihe ha n'eme
When I look at my back and the people that said they're frustrated need some re-learning
GOD dey my back
Ndi mgbu prostrate
Because they're seeing my earnings
Ama ndi ana eze, ama ndi ana eze
Lekwe ihe ina eche
Ndi nze n'ozo, nwanne lekwe ihe ha n'eme
When I look at my back and the people that said they're frustrated need some re-learning
GOD dey my back
Ndi mgbu prostrate
Because they're seeing my earnings

WRITERS

Nnanyereugo Ogbuehi, Victor Chibuikem, Sipo Sipo

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share

See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup Icon
Theme

Political