The future aburo nke anyi to see
Okwa that boy I wishiri shame
Amara anyi aburo the same
Na iyi Nike aburo na you can do it
Okwa that boy I wishiri shame
Amara anyi aburo the same
Ife ga eme chidera nwanne odego
Oru ga akwu inaba nwanne okwu go
Akwuga acha igbutuo nwanne anyi aba ya aba
Akagaesu fa cho inwa anyi acha ya acha
Ibu onye onwu obala Aloba ogini bu your issue
Asim kam juo I digodi aso ka cabitu
Okwa that boy I wishiri shame
Amara anyi aburo the same
Okwa that boy I wishiri shame
Amara anyi aburo the same
The future aburo nke anyi to see
Okwa that boy I wishiri shame
Amara anyi aburo the same
Na iyi Nike aburo na you can do it
The future aburo nke anyi to see
Ife uko ama m bu legacies
For ndi mgbu the earlier the better
Okwa yourself ka ina akparu the nkata
Icho irigo ladder maru na juju gi enwerodi maja
Okwa ije gba aja maru na aja gi ama nredi ofu pala
Ezigbo mgbada dibia ahu erigo gi maga
Okwa that boy I wishiri shame
Amara anyi aburo the same