Fa si na m emenwurọ ya, mana emechalụ m ya
Fa machana we started from the low
They never never wanna see me grow
Mmanu etelụ m ejirọ ya ye akara
Since umuazi m enwe m time chụ ụkpana
Believing nam g'afụ a better tomorrow
Sọsọ pains ka onye apialụ koboko
Akwuna njọ afia n'ajọ ma n'onwerọ ike (yes)
Inee anya from way back onwelụ ife di iche
Amara sie bingo imam disrespect zi ekuke
Ije nwoke aburọ kwa catwalk
O luo time gi , ikụba ka clock
You're not my spec akpọba na call (olun)
Gat me feeling on top of the world
Bụrụ class mpa anyi nọ n'isi oche
Fa si na m emenwurọ ya, mana emechalụ m ya
Fa machana we started from the low
They never never wanna see me grow
Ife anyi yi bia church bụ isi medusa (versace)
Fada gbuo oge anyi achụpụ ya n' ulter gbasa missa
Nowadays ma attention goes to the highest bidder
Asa n'emebu guy k'anyi n'ata ka pizza
Been working all ma life i no lack grease
Anything ina eme wepụ greed
Ọgba mbọ nwelụ a very day wey e go click
I'm all about ma biz yana payment slip
Ife anyi ji a' hustle bụ make the family eat
Ọburọ gym, ego n'eme nwoke oji adi fit
kama otu g'ekpe udo ekpe katina
Obi lewa anyi, anyi ejirọ anya ọma ese sativa
Mgbe anyi nọ n'ogbe, fa si na oku anyi amam nwu ka nepa
All those thoughts melụ olewa the nigga
Fa si na m emenwurọ ya, mana emechalụ m ya
Fa machana we started from the low
They never never wanna see me grow