Chukwu Nna Melum Amala Nyem my own
Uwa a bu turn by turn (Yes)
I believe very soon e go reach my turn
Okwa gi kere okpu isi nyeya aguba
End our pain si anyi kuba
Amara Chukwu has been guiding me
From your Attitude you have been whining me
Anyị chọrọ Ogologo ndu na
Anyị chọrọ Racks on Racks
Anyị chọrọ Greener Pasture
Anyị chọrọ Check and Cash
Anyị chọrọ Mmanu (kee your way)
Anyi chi e pom in a G Guard
Anyi cho di ego ututu na ayasi
Fa sii na adim loud cuz I had no bar
Faa si na m di scarce cuz I had no time
Adim ka ikuku ima fuwu di m anya
Kala m ji bia maximum silencia
Came for the bag left no tracks
Juese I came with the right compass
They told me na Ezi agalaga
Nkata Apalakpa Obodo kala Ka (Way)
Nwoke abaloaka, Kpa m ego naka
The bag bu ebule je ebulu na
Chukwu Nna Melum Amala Nyem my own
Uwa a bu turn by turn (Yes)
I believe very soon e go reach my turn
Okwa gi kere okpu isi nyeya aguba
End our pain si anyi kuba
Amara Chukwu has been guiding me
From your Attitude you have been whining me
Anyị chọrọ Ogologo ndu na
Anyị chọrọ Racks on Racks
Anyị chọrọ Greener Pasture
Anyị chọrọ Check and Cash