Yeah, (big tune), yeah seh
I've been a believer all my life, I've never been a lazy one
Married to the game and ị jụọ my wife
I've never been a lazy man
Mgbe a na-ama ototo mmịrị na-ịme Okpoko, munwa akpabagonuụ iron
Na-azụ Okpoko junction, erem charcoal ma anyi mechie n' ime ogbo iron, seh
I saw my glory coming ka nwa dibia agbalụm afa
Before then, we no get ego gwụrụ anyi na-aka
Mgbe ahụ anyi rie na-ụtụtụ, irikwa ọzọ ga-abụ na-Awka
Onye jị ọfọ bu ihe ga ana
Ị na-agba mbọ ọ bu na ọdia aga
God's time is the best, nwa chukwu ma nke ka mma
Onye na-ebe ebezịna ọ ga adị mma, dị mma ah
Ya mere m ji esi ọnwụ from ụtụtụ ruo na-mgbede
I grew so fast, ndị ọgbọ m kpọm okenye
Ụwa a bu a journey, ajụna m ma onwe ihe m gote
And okom na-aka ịga enyenwum ihe igote?
Enwe ndị ọdibu na-aka (chai)
Mana anyị afụrọdu their 32
Sị m na-ochefugo ịhe bu gratitude
Kịta ọ na-enyezị attitude
Ị kpọ ya ọ sị gị "I will get back to you"
That's why I run back to you
Ị mana ụwa na-egosi anyi part two, seh
I saw my glory coming ka nwa dibia agbalụm afa
Before then, we no get ego gwụrụ anyi na-aka
Mgbe ahụ anyi rie na-ụtụtụ, irikwa ọzọ ga-abụ na-Awka
Onye jị ọfọ bu ihe ga ana
Ị na-agba mbọ ọ bu na ọdia aga
God's time is the best, nwa chukwu ma nke ka mma
Onye na-ebe ebezịna ọ ga adị mma, dị mma ah
I waited patiently for my turn, oh
I waited patiently for my turn, oh
Enwe ndị ọdibu na-aka (chai)
Mana anyị afụrọdu their 32
Sị m na-ochefugo ịhe bu gratitude
Kịta ọ na-enyezị attitude
Ị kpọ ya ọ sị gị "I will get back to you"
That's why I run back to you
Ị mana ụwa na-egosi anyi part two
I waited patiently for my turn, oh
I waited patiently for my turn, oh