Achala ugo nwanyi micha micha
Would you be my woman yes or no?
Iga abu nwunyem yes or no?
Would you be my baby yes or no?
Omalicha gwazienu m, nne yes or no?
Stainless lechawa baby nu
Okwa ima n’ afia ikposara n’ ere nunu
Stainless lechawa baby nu
Okwa ima n’ afia ikposara n’ ere nunu
Ehh nenegodu nwa ana ekwu okwu ya
Omalicha ngwa putabazie oh
Okwa tomato jos micha micha
Achala ugo one micha micha
Okwa unu afugo nwata chukwu ji we chom mma nunu
Omuma asa aru nwa ife ibunu n’ enwu nunu
Enenebe eje oru nwa afia ibu nu n’ ere nunu
Onye nwe uno okwa munu na-aku nunu
Inyemu obi gi n’ ife ama ako nunu
I swear to God okwa ina- anununu
9 months mgbe anyi ga anuchanu
Would you be my woman yes or no?
Iga abu nwunyem yes or no?
Would you be my baby yes or no?
Omalicha gwazienu m, nne yes or no
Stainless lechawa baby nu
Okwa ima n’ afia ikposara n’ ere nunu
Stainless lechawa baby nu
Okwa ima n’ afia ikposara n’ ere nunu
Okwa tomato jos micha micha
Achala ugo one micha micha
Omalicha ka anyi nabazie eh
Nwa oma ka nyi nabazie eh
Soro m ka anyi nabazie eh
Nwata manalusia nwanyi oma m eh
Enenebe eje oru nwa ka anyi nabazie eh
Omu uma asa aru nwa ka anyi nabazie eh
Onu gbajienu umu nwoke nu