They no fit near maka na ha gah eko
Anyi gah emenye fa ncha Egwu
Any small thing bros OSUuuuu
Si your men ha aputana ilo
Maka na anyi gah emeye Ya ncha egwu
Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu
Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu
Si your men Ya Aputana Ilo
Maka na anyi gah emenye ya ncha egwu
Etiyelu gi aru imaru ka Osi
Ezigbote nwa nmanu omaba ka onyi
Get set maka Oso gah emee
Cause trouble ogini na emee
Enwe m Ninja moves ka somarai jack
Ifeoma na abia aburo by chance
Soo hardwork ka anyi mmaaaa
Kwadote we are going up there
Like sure odds we are cashing out bags
Men m Nnoo on things and things
Fah egbuchiro iru iru gha otor
They no fit near maka na ha gah eko
Anyi gah emenye fa ncha Egwu
Any small thing bros OSUuuuu
Si your men ha aputana ilo
Maka na anyi gah emeye Ya ncha egwu
Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu
Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu
Si your men Ya Aputana Ilo
Maka na anyi gah emenye ya ncha egwu
My formal Guy na Aruzi soo Mgbu
Geng geng ya adiro zi kwa pure
Ona achozi ka Ese soo Okwu
His lose maka na Ogah efuuu
Maka small change ona emezi ka ewu
Ebu akpo imana ochefugo uyaa
Calm down mpa giwaa gah eko
Agah enyi gi egwu ka sam egwu
No fears ikwu gbasiri ikee
Ikwuo too much mburu your babe ( jonzing man )
They no fit near maka na ha gah eko
Anyi gah emenye fa ncha Egwu
Any small thing bros OSUuuuu
Si your men ha aputana ilo
Maka na anyi gah emeye Ya ncha egwu
Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu
Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu
Si your men Ya Aputana Ulo
Maka na anyi gah emenye ya ncha egwu