Ife my men ga erikwu ya akor kwana ha too
Na acho nke anyi ga, apialu by two by two
With fresh boys way still dey rugged
Any ngbada way say hi , go collect
By two by two,Apia ya mgbada
Ojiri uzor ga kwuru nu na quene
Onweberu onyibo men Asubee
Olu ebulu ego ya buye his cat
Township is hard my dear !
Anyi choo ka anyi buru okwu Akpu na onu
Ana ekiri chaa anyi (on God)
Ajor Nkata akparu ikpuchi Anyi
(Ajor Nkata Akparu ikpuchi anyi oma nkpuchi nwuanyi
Achom idi on ka don Pablo
As a sure girl , me I won dey on owo
I never Fold ihea my motto
Kpuru dark shades gbarucha iru na motto m
My senior men no n'ime egoo
Coast clear maka chi anyi mu anya
No sleep anyi Adar eyi ulaa
Hustle up na icho this bag
Buddle up , na iwegodi the bag
Kupulu anyi anyi na ebebee
Anyi nwee business clients
Asusu nine anyi buya na isi
Ajor Nkata akparu ikpuchi Anyi
(Ajor Nkata Akparu anyi oma nkpuchi nwuanyi