Inuru ojam o ojam bu oja mmuo
Inuru onum n' ube mmuonwu kam n' ebe n' uwa o
Igbo amaruwo n' isi kwere ugo ga eti ugo oh
Obodo amalugo n' onye solu mpi ga aracha oroma
Onye chi mere eze n' uwa n' eze ka oga abu n' uwa
Ma gi echezona n' enwere oja ka oja
Oja nwoke n' asha mmanu (oja)
Oja nwoke menwulu ife( oja)
Oja nwoke bu nwa nkanu(oja)
Oja nwoke jini ego igwe(oja)
Ojadili bu nwa mmanu nwa mmanu
Ojadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Kita chukwu ewelugo onodu
Chi ga eji mana emecha oga efo
Kita ubiam fu nwoke o n' ezo
cfia obuna mkposara ha n' ego
Nwoke ji chaa so nwa puta ba
Ndi osi imi m ga egonye ha utaba
Nwoke bu baller kpoziem utaka
Obodo amalugo n' onye chi mere eze ga abu eze
cdiro esi ife nwere ibobo ngo n' uwa oh
Ojadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
See negodu convoy (convoy)
Nwoke buzinu moi moi (moi moi)
Umu nnunnu they wan chop (wan chop)
Ha n' etuzim oja nwoke nwere levels
M order all the bills settled
Ichokwa igotekwuo bottles
Oja nwoke n' asha mmanu (oja)
Oja nwoke menwulu ife( oja)
Oja nwoke bu nwa nkanu(oja)
Oja nwoke jini ego igwe(oja)
Ojadili bu nwa mmanu nwa mmanu
Ojadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Ojam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
Onwe men bu oja men nwere levels
Mallam figo nwere kettles
Zebra door gi nwere levels
cnold, associates landlord
Dubby ji ego eme miracles
Ego nwoke n' ada na chorister
Sir valentine ozoigbo ofu nwa aguata ji eme onu
E ekenem ntu n' ukana c.e.o spotter construction companies
E kee maka onyeoma famzy , ezigbote nwa ugbawka
Ehh kee maka igwe autos no 1 car dealer n' ime ogbe
Ekene kenelum casports e ezigbo alobam
Eh ekenem onyeocha cdp c.e.o
Ekenem ijele ijele one na africa
E kenelum master master onye igba
E kee maka davis nation kakawu no.1 na germany ehh imakwa