LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Living God (Chukwu Kporo-Akpo)

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Kpọkịrịkpọ
Kpọkịrịkpọ
Them no
Them no fit fine am...
Ịmakwa na Chi ahụ bini ime eluigwe kpọrọ-akpọ
Ka mmadụ si eche abụghi otu chukwu si eche
Anyi na-akpọ ya Alpha
Anyi na-akpọ ya Omega
The same yesterday
Today ruo na'ọgwụgwụ
He is the rock that rolls
The mountain that Stands
Chukwu adighi anwụ
Chukwu adighi anwụ anwụ
Chukwu adighi akanka
Our God will reign ruo mgbe ebighebi
Ka anyi kpọ ya Ezenna
Everybody Ezenna
Chukwu m o
Iga-achị
Ịmakwa na Chi ahụ bini ime eluigwe kpọrọ-akpọ
Ka mmadụ si eche abụghi otu Chukwu si eche
Anyi na-akpọ ya Alpha
Anyi na-akpọ ya Omega
The same yesterday
Today ruo na'ọgwụgwụ
He is the rock that rolls
The mountain that Stands
Chukwu adighi anwụ
Chukwu nara ekele m
Otito m diri nụ Gi
Nani Gi ga-abụ Eze m
Agam Asọpụrụ gi o
I will bow before your throne o
Nani ga-abụ Ezem
Ịmakwa na Chi ahụ bini ime eluigwe kpọrọ-akpọ
Ka mmadụ si eche abụghi otu Chukwu si eche
Anyi na-akpọ ya Alpha
Anyi na-akpọ ya Omega
The same yesterday
Today ruo na'ọgwụgwụ
He is the rock that rolls
The mountain that stands
Chukwu adighi anwụ
Chukwu adighi anwụ anwụ
Chukwu adighi akanka
Our God will reign ruo mgbe ebighebi

WRITERS

Michael Esomchi

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup IconThumbsup Icon
Theme

Religion