LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Can't Stop

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Record me
Butuo

Last thing nga eme
Is to look down on anybody
No!!
I can't look down on anybody
Cuz I know some men
Na Enweburodi Any money
Now ha buzi ndi Odinaka
Ejiro ike eme uwa
Nwa boy kaya abu Oga
I'm the definition of
I came I saw I Conquer o
Umu Uwa na agharipu
So Ka nsi ano bu Nnochapu
Efeelie too entitled
Aga eme gi nturapu

Ihe ga abu ga abu
Onye na Eri na Alu
Echi Di Ime ga amu
Onye Kpoo m Gwaa m
Ihe ga abu ga abu
Onye n Eri na Alu
Ma m Erubee n Enu
I can't Stop

I will keep moving
Achoom ibu Nwunye Loth
Yes I've been broke
Yes I've seen a Lot
Amaam ihe bu giving up
Am not giving up

O yes I keep moving innn
Achoom Ibu Nwunye Loth
Yes I've Been broke
Yes I've seen a lot
Amaam ihe bu giving up
Am not giving up

Afia oma n ere Onwe ya
Onye ajuu adi aju Onwe ya
So far n m abulo ogbu mmadu
Obiara Egbum ga Egbu Onwe ya
Onye n eme m N eme Onwe
Onye ji mmadu ji Onwe ya
So far na Ina apiacha olu
Mara n all man Nwere oge ya
Maybe not today maybe not tomorrow
Ihe mma bu na mmanto ime borrow borrow
Maka na mna achoghari update
Ha asi na mna emeghari follow follow
Onye ifuu today imanfu ya tomorrow
N Afa Nna before mmapu okporo
Oh Lord Keep me safe
Na Ekwenzu bia Ka okporo

Ihe ga abu ga abu
Onye na Eri na Alu
Echi Di Ime ga amu
Onye Kpoo m Gwaa m
Ihe ga abu ga abu
Onye n Eri na Alu
Ma m Erubee n Enu
I can't Stop

I will keep moving
Achoom ibu Nwunye Loth
Yes I've been broke
Yes I've seen a Lot
Amaam ihe bu giving up
Am not giving up

WRITERS

Okpara Chinazom

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Sadness

Sentiment
Thumbsup IconThumbsup Icon
Theme

Political