Before mua ajuo kee Ka imee
I told my girl na Ndi Iche
Mana ihe Nchoro iri bu olu
That's why mna Alu Ihe obuna akporo Olu
With all my hands on Deck
Mma aku Ndia blue and black
I told him bia ka pia Laptop
Anyi mee Biiz mmangho Abulo
Don't tell me na Nti adiro
Okwa imangho Usain Bolt o
Chukwu Ekwekwana Ka Asi na Butuo Adii Etizi Egwu
I've been silent Abuu na Amaam ihe nga Ekwu
I don't need to remind you
Due to na Anyam na Acha red
Based on na Anyam na Acha Red
Ha na Eche na mbu Ezigbo Onye Man U
Igbo ka mna Asu Amam na Ina Aghota
Onye Ije I pray na Iga Anota
Onye Amuma sii ma m Echii Fada
Eneedirom prophesy O ihe niile Ka iga Amacha
My Dad sii m Before imee ihe
Listen na oMua ga agu agu
Emebe ihe ego mbelu ebelu
Okwa Imangho Usain Bolt o
Nnaa Obele matter Enwee oo
Echi Obiakwa ka ya na men Noro