LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Eze

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Odia
Kola boy

Imalukwa okwu ego ya ka anyi n' ekwu chukwu
Okwu ego ka anyi n' ekwu chukwu eyi
Odudu k'odu bu mmuo n' eme cmala
Imalugokwa ewgu Udeh
Ode njinji bu mmuonwu eh

Okwu ego ya ka anyi n' ekwu chukwu eh
Okwu ego ka anyi n' ebelu alili
Imalukwa onye ji ego n' eme ife solu ya
Chukwu e odogwu ode ngligli mmuonwu n' abia

Okwa gi si n' ikpo afifia were bunie nwa ogbenye enu n' enu uwa ah (me ya eze)
Chukwu okike dalu n' ife imelu amaka mma imalugokwa ewgu udeh (me ya eze )

Me ya eze (otua ka odi)
Me ya eze (ije ije)
Me ya eze
Me ya eze
Me ya eze eh e e

Verse 1
Odia
Chukwu okike abiama (daddy) so go ka anyi na ayo (tatawu)
Onwedi ndi ji ngaji eri soso aka ka anyi n' akwo
No be today men don tey
Erem moi moi
N' relief market ogbo shoe erem koi koi

Nri ututu bu bu akara na limca
O mu bu pan owuite bu tinker
Ugulu na-eme nwoke ka winter
Ichooro ipu iro akpa gi asi mba


So chukwu biko meenu bazaar
See my mates arugo uno asaa
Nna echenu ka irutezie my side
Dika shoe o gi nwe my size my size

Chukwu okike
cchorom chaa akpam di white dika afuonu ngige , afuonu ngige
Biko were ngozi gbam ogige, gbam ogige
Kam soro ibem racha otogo nchebe
Otogo nchebe

Me ya eze
Chukwu okike dalu n' ife imelu amaka mma imalugokwa ewgu udeh (me ya eze )
Me ya eze (otua ka odi)
Me ya eze (ije ije)
Me ya eze
Me ya eze
Me ya eze eh e e

Verse 2
Chukwu nna biko gbadata
Imana uwa bu onye odinaka
Ituo na villa iburu ike nata umunna gi ekwewe gi n' aka

Obuna ijiro shishi nata
Ha ma ntinye afa gi na nkata
Emewenu meeting itinye onu there afunyuo gi ka ibu mpanaka

So chukwu anyi na-ayo (na-ayo)
Offor ka anyi na-ago ( na-ago)
cnyi ruo n' anwu ka anyi rie n' ndo
Ya bu ihe anyi na-ayo

Maka n' ukwa ruo oge ya odaa
Udara ruo oge ya ochaaa
Okwa n' ofu ntabi anya ka nwa boy ji a turn to oga to oga

Okwu ego ya ka anyi n' ekwu chukwu eh
Okwu ego ka anyi n' ebelu alili
Imalukwa onye ji ego n' eme ife solu ya
Chukwu e odogwu ode ngligli mmuonwu n' abia

Okwa gi si n' ikpo afifia were bunie nwa ogbenye enu n' enu uwa ah (me ya eze)
Chukwu okike dalu n' ife imelu amaka mma imalugokwa ewgu udeh (me ya eze )

Me ya eze (otua ka odi)
Me ya eze (ije ije)
Chukwu okike dalu n' ife imelu amaka mma imalugokwa ewgu udeh (me ya eze )
Me ya eze
Me ya eze eh e e
Me ya eze

PUBLISHERS

Lyrics © TUNECORE INC, TuneCore Inc.

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup Icon
Theme

Political