LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Afifia Main version

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Obodo!!
2y mexino - ajoanu

Give me jombo eh!
Give me lighter eh!
Abulo mmachialu mu jombo eh!
Abulo passia Lum lighter eh! Eh! Eh!

Afifia di n'ime ofia mmaramma
Afifia di n'ime ofia kachamma
Afifia di n'uno Mana nke di n'ofia ka ya mma oo!
Opi ya makarisiri oo

Mmpauta iwoba ada
Nyem anwuru jide asa
Aburo ichaba Anya!
Igafeee limit nekwa ara
Para ga abiakwa afia
And ndi ogbe ga akukwa aka
Mbuma wete afia
Just one tap nna lu aka

Abobby neenu mu oooo
Na opi jombo n'amazim ooo
Afifia nse n'azu uno bia n'ilu uno maabamu oo
Still kwa nyem lighter
Inyem rizzla
nyem afifia ahu chukwu kele eke anwu Cha

M grind ya
M tie ya
Filter ya
Still kwa lightia ya
If u want to kill me kill me make i kpai
I go dey smoke kpoli forever ooo

Give me jombo eh!
Give me lighter eh!
Abulo mmachialu mu jombo eh!
Abulo passia Lum lighter eh! Eh! Eh!

Afifia di n'ime ofia mmaramma
Afifia di n'ime ofia kachamma
Afifia di n'uno Mana nke di n'ofia ka ya mma oo!
Opi ya makarisiri oo

A friend with weed mpa n'obu a friend indeed
Isim kwusi igba gae dika isim kwusi ichu my dream
Nsewacha with Anya red then you can tell me the biz
Weather good or bad anyi n'aru legit or ilegit
Esewaa n'onitsha ahi n'afuta onwe anyi na Jos
Pastor na adi badder ma osewacha n'ime bunk
Nkpor adilo na asaba
Adi ano na boat Anya okada
Asa na adi loyal aburo mgbe anyi gonyere ya abacha
Boys digodu mean na acash out boy's bad n'esewa on guard
No loose guard maka ndi nwa guy
Chupado ego back 2 back
n'esewakwa back 2 back
Ma n'añwu nwa back 2 back
Taaa osiso!!!!!

Give me jombo eh!
Give me lighter eh!
Abulo mmachialu mu jombo eh!
Abulo passia Lum lighter eh! Eh! Eh!

Afifia di n'ime ofia mmaramma
Afifia di n'ime ofia kachamma
Afifia di n'uno Mana nke di n'ofia ka ya mma oo!
Opi ya makarisiri oo

WRITERS

Onwurah Johnson, Solomon Nwoke

PUBLISHERS

Lyrics © Onwurah chibuike

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other