Ogene k'anyi ji tuo k'anyi rebe akpo
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Ha ga eresigi akpo welugi kpoo ogene onye ogene

Amubegi mgbe anyi bidoro ikpo ogene

2Y Mexino bu ijele (ijele)
Enwele men imana men mu n'eri ego n'uko
Isi n'ibu di mkpa kaalum ife ino n'eme nu ubo
Adigodum good, fresh to the sauce
Be like a priest say I'm hosting a fiest
Mputakwa Asin dondada (dondada)
Nwa nyetum otere n'ife ana eme adilo ofele
(Nnyetum otere n'ife ana ofele)
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Ha ga eresigi akpo welugi kpoo ogene onye ogene
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Amubegi mgbe anyi bidoro ikpo ogene
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Ha ga eresigi akpo welugi kpoo ogene onye ogene
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Amubegi mgbe anyi bidoro ikpo ogene
Nwanne ifu na anyi ncha n'asu phuone n'ogene
Munwa stunflexx n'2Y adilo ofele
Imayaria etinye gi n'onodu ndi okpete
Kita obukwa nkea ka ana akpozi ikpo ogene
Ndi na acholo ya wabazie (kupu)
Dianyi iso n'ife oru Nye?
Ikoo tuu ndi ogbo Stanley ga akunye gi onu ikputu
Anam rep east ya mere ha ji akpo m di peacemaker
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Ha ga eresigi akpo welugi kpoo ogene onye ogene
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Amubegi mgbe anyi bidoro ikpo ogene
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Ha ga eresigi akpo welugi kpoo ogene onye ogene
Nekwa ndi obodo haa n'akpo ogene akpo ogene
Amubegi mgbe anyi bidoro ikpo ogene
Anyi kpoga ogene ha kpoga ubo
Tinye isi n'ogbe anyi lee ga akpo
Akuko anyi bu ife akoga Ako
Na anyi nyefa hit acholu Acho
Anyi di wuu anyi di so ito
Ana Acho anyi Acho, anyi dizi uko
Ngwa kpoo ogene (unum kpoo ogene)
Ikpolo asa gi aboo otere (akwa oboo otere)
Agupu gi n'iyoo akwa ibulu ofeke (akwa ezigbo ofeke)
Akuo ya full time n'enyeghi ohere (adi enyekwa ohere)
Nwanne anyi bukwa iyoo (anyi bukwa iyoo)
Anyi kpoga une adi asikwa ndoo (adi asikwa ndoo) ikogo!
Anyi Chaga acha ka kpakpandoo (anyi dika kpakpandoo)
Checkie anyi agafego kpukpumboo (anyi agafego kpukpumboo)
Guy abulo tokumboo (abulom kokumboo)