Na aka ndi isi ka ana ekpe m
Ife n'tinye aka nweee mmiri
Ana enyem way ka Anu eriri
Kpoo ndi isi fa anyi asuba
Ehh ehh ehh shaking ya body
Baby u fine but u be lekpa
U dey bad afumu ife ina emekwa
Niggaz n'agba izu akuko gi ka ha n'atokwa
Onye igashite ona anwukwa
The boy di woske ife ona ana just ito
My childhood per minute ife n'añwu bobo ito
Others yi pant 7 color munwa Yi nke color ito
Checkizie my swag iga afu n'otoo uto
Okwu agwugom n'onu still enwe mu akuko nga ago
Okpu isi ona n'imalo akpu kozi aguba gi adilo nko
Ife ncho ikwu but niggaz fa ncha ka n'ebum akpo
Mgbe nga eji iwe with onuma fa ga ago
M upgrade okpo nga enye gi guy oga afo
Imano street kanyi noo ya melu oji ato
Mgbe nga agbanwelugi ya IGA enwete Ife Ina acho
Punch m line m na onwe ya na speed kwa
2y na ewusakwa niggaz ya na ball kwa