Icho m ncho gi,ichorom nrapugi
Onye kele sunny sunny ekeleya
Onye kele sunny sunny ekele ya
Onye kele sunny,sunny ekeleya
Ikpom nkpo gi ikporom nrapugi
Onye kele sunny sunny ekeleeee!!
Anyi akponyerugi n'Ndeeri akponyelugi' NDEERI
Anyi akponyelugi Na Ndeeri,Akponyelugi n'Ndeeri Ikweta
Ihea bu egwu onye okara obi icho igba oso ebelu ukwu gi
Nna achu my money ina apaa face Iche n'mbia ifugi
Anu Ana agba egbe ona agbo rap achirodim ear
Afuwagom Anya nothing for this world go make me fear
Am still the baddest in the mic no body wey fit near
Nga akponyelugi n'ndeeri Ka Ana eme Adoration
Nga akuchagi front and back without your attention
And ntitacha gi tonight iga e need mass intention and next time ifurum Inyegodim standing novation
Enwerom efe adigodim booked up o
If you gossip about me make you shut up o
Anyi anoro the same level oya level up o
Ikenero Sunny n'eche ekene n' F UP O
Icho m ncho gi,ichorom nrapugi
Onye kele sunny sunny ekeleya
Onye kele sunny sunny ekele ya
Onye kele sunny,sunny Ekeleee
Anyi akponyerugi n'Ndeeri akponyelugi' NDEERI
Anyi akponyelugi Na Ndeeri,Akponyelugi n'Ndeeri Ikweta
Ha ga akporom isi Na ala Ka Ana ekpe alakuba
Am steady chasing my dream ihe osoro ha koba
Mu Na ha adighi aga ofu uzor maka adighim eme ka fa
See my eyes on the game kam Ana watch football match
Am married to this game nwanne adighim again away match
Abum driver Na this rap game other rappers norum attach
Queen of the mic aburo n'onu ngwa bunyenum satch
They wan make i lay low ka nwa ikorobia Na asa efere
They wan over thrown the queen mana enyerom ha ohere
Obaram di ezigbo got nwanne adighim eme ebere
I have broken the vow akuwagom the efele
Enwerom efe adigodim booked up o
If you gossip about me make you shut up o
Anyi anoro the same level oya level up o
Ikenero Sunny n'eche ekene n' F UP O