LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Do It Medley

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
I have a father who can never fail
From ages to ages
The maker of the universe
Nna m aka m di n'elu
Do it again,again and again
Put my enemies to shame o
Do it for me
I can't do it alone.

O bu ezie n'ahughi m ya
Otito diri aha ya
Oburuwo mmehie m laa
Toonu ya.

O bu ezie n'ahughi m ya
Otito ka m ga enye ya
Oburuwo mmehie m la
Toonu ya.

Oburuwo, oburuwo
Mmehie m la, mmehie m la
Oburuwo, oburuwo
Mmehie m la n'eluigwe
O bu ezie n'ahughi m ya
Otito diri aha ya
Oburuwo mmehie m la
Toonu ya.

O gaghi ekwe m da
O gaghi ekwe m da
Ebe m no n'obu aka ya
O gaghi ekwe m da.

Nna m biko, eze m biko
Ficha m anya mmiri di m n'anya
Nna m biko
Ficha m anya mmiri di m n'anya
Nna m biko.

Nna m kagbuo ya
Eze m kagbuo ya
Ihe nile emere megide m ooo
Kagbuo ya
Ihe nile emere megide m ooo
Kagbuo ya.

Nna m kagbuo ya, eze m kagbuo ya
Ebe nile ejiri aha m we jee kagbuo ya, okwu nile ekewuru megide m oo kagbuo ya.

Akwa m n'ebe metukwa gi n'obi onye nwem
Ude m n'asu metukwa gi n'obi onye nwe m.

Ihe e jiri gbaputa m wu obara
Obara ya obara
Ihe e jiri gbaputa m wu obara
Obara Jisos onye oma.

He has promised He will never fail
Oh I will follow, I will follow him
He has promised He will never fail
His faithfulness is forever more
His faithfulness is forever more.

A ga m e soro ndi muo ozi n'enye gi ekele
A ga m e soro ndi muo ozi n'aja aha gi mma
Osimmiri n'erughari n'otito gi nna
Ahihia bi n"ofia n'efufe aka n'enye gi ekele
Umu mmadu bi n'uwa n'egbu ikpere n'aja aha gi mma
Ha n'asi imela imela imela
Ha n'asi imela imela imela
Ha n'asi ime..la ime...la ime......la.

WRITERS

PC Lapez

PUBLISHERS

Lyrics © CTSO MUSIC

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup IconThumbsup Icon
Theme

Gender identity and Sexual Orientation