Kama mga anwu ma adoliba, ma mu anwula anwu
Oji ofor ga ana oh ma ikwuba aka gi oto,
Nke onye metere na uwa ya buru nkem diri m oh

Kama mga anwu ma adogaba , ma mu anwula anwu
Oji ofor ga ana oh ma ikwuba aka ya oto,
Nke onye metere na uwa ka obu ala nkem diri m oh oh
Kama mga anwu ma adoliba, ma mu anwula anwu
Oji ofor ga ana oh ma ikwuba aka gi oto,
Nke onye metere na uwa ya buru nkem diri m oh
nwannem ama cham na efe enyero
Otego aka iji we kposaba oh ma na afia ikposara ere ro
Ama m na uwa ekwero ka iri go te
Mana echefuna na nnukwu osimiri bu nu na ofu nta mmiri ka ona amalite
Ndi kporo gi asi ga azo zi efe gi
Yoba chukwu Nna oke nke gi
Kwuba aka gi otu maka imeto efe gi
Nkem akolam okwa ya bu ofo agoro
Mmiri zo chaa emecha oga akonu
Ukwa ruo oge ya na oga ada nu
Kama mga anwu ma adoliba, ma mu anwula anwu
Oji ofor ga ana oh ma ikwuba aka gi oto,
Nke onye metere na uwa ya buru nkem diri m oh
(Onye bu chi Ibe ya na elu uwa )
Ife na eme na n’uwa onu ga ekwuriri brother oh
(Ife Onye kwutere na uwa owere isi ya buru oh )
Hustle go bring dollar bring pounds
Anything I lay my hands go de work iye
(Onye bu chi Ibe ya na elu uwa )
Enemies go talk tire me I no send them at all at all