Igba Ndi Anaba Anaya ayee
Igba Ndi Anaba Anaba oo aye
Monday na Anyi na Agba mbo
Tuesday na Anyi na Agba mbo
Wednesday na Anyi na Agba mbo
Anyi achoba Ebe oga Abu nu
Ebe Anyi na emegbu ife Mma
Egwu Ndi Anaba Anaba o aye
Igba Ndi Anaba Anaba o aye
Egwu Ndi Anaba Anaba ayee
Egwu Ndi Anaba Anaba o aye
Egwu Ndi Anaba Anaba ayee
Eating money is part of my culture
We are giving them no choice
Making money is not by force
Ana eme Uwa, Uwa Ana aga o
Ife Onye Eli nya ka obu we naa o
Nke Onye Lili Nka obu we naa o
Anyi luo na anwu Anyi elie na ndoo Igba Ndi Anaba Anaba a aye
Ekpote umu Asa Anyi ataaa
Ekpote umu Nwa Anyi ataaa
High chief Tochukwu Ezise Odogwu Onye Anaba Anaba aye
Sir Chukwu Nonso Nwa enekwechi onye Anaba Anaba aye
High chief Joakin Nwa aforjama onye Anaba Anaba aye
High chief Obinna Nwa Iyiegbu
High chief Evans Nwa Metu Onye Anaba Anaba aye
High chief Chimezie Nwankwo Odogwu Onye Anaba Anaba aye
Ezemuo Chigozie nwangwu Odogwu onye Anaba Anaba aye
High chief Joseph Eze Okafor Onye Anaba Anaba aye
High chief cletus Nwa oragwa onye Anaba Anaba aye
High chief Emeka Okonkwo bu Odogwu Onye Anaba Anaba aye
Ezemuo Chibike pascal Nwa Okechukwu Onye Anaba Anaba aye
High chief ugo Chukwu Ebene na ibu oga Onye Anaba Anaba aye