LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

OZO GA-EME

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
SBG
Lost time can't be made back
God's time na the best time
Patient dog patient dog, don chop the fatest bone
God's plan nah the only plan
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na ekwu
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Na-ozo na-eme
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Njiji na eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ke anyi na-eme
Ka-anyi na ekwu
Aahh
One day nwanne'm e go reach your turn
Work oh work oh you go need some funds
Hold somebody when you some love
Welu obi nwanne maka imana
Uwa bu olili ife enu-uwa di omimi
If onye meta oburo iganu obodo ifunu
Na eze pua eze anochia some of them akochia
Iweta aku ruo-uno mana inye ndi obod obi-gi
Fa-emegi iwa
They cannot relate Oh
Na only you go day regret Oh
Don't live in the past Oh
When you fall move on to the next Oh
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na ekwu
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Na-ozo na-eme
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Njiji na eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ke anyi na-eme
Ka-anyi na ekwu
Aahh
Onye ndid na eri azu nmkpo
Iri-baa iriba osiso before oda-ubu
Iri-baa kpo nwanne-gi maka onaghi eju
O si ike klo chukwu si ya ozo emena
Okwu juru onu ma-na onye ga ekwu
Ofia anyi furu agwu ma-na onye ga-su
Onye ga azur
Ife na-eme na ugwu hausa many still maza pasa
Better soup na money kill am but onye ga-ete Oh no no
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na ekwu
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Na-ozo na-eme
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Njiji na eje
Ka-anyi na-eje
Ka-anyi na-eje
Ke anyi na-eme
Ka-anyi na ekwu
Aahh

WRITERS

KINGSLEY UDOKWU

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup Icon
Theme

Political

From This Artist