LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Oputa

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
(INTRO)

King Jahfe
Yea, yea

(CHORUS)
Anyị apụtago
ịfe emebego
ọkwa unu afụgo o
Yea, yea
ịmakwa ka anyị si kwado
ọbele mmanwụ awago
Oke mmanwụ apụtago o

(PRE-HOOK)

When Men put body
Ebeniine shutdown ‘shut down’
Make way for who sabi
Cause its about to go down

(HOOK)

Fa ga-ekwere
Kwere, kwere
Kwere, ‘fa ga-ekwelili’
Kwere, kwere
kwere
Fa ga-ekwere ‘check e nụ’
Kwere, kwere
Kwere, ‘fa ga-ekwelili’
Kwere, ‘fa ga-ekwete n’obodo’

(VERSE)

ịga agba egwu
Maka na Men dọnye iru
Ewepụta cash ghaa n’enu nwanne
Ebelebe egbuo
Eh
Egwu ebidogo
ịfe emebego
Anyị akwadogo
ịfe emebego
ọlụ abanyego
ọlụ abanyego
Anyị abanyego
Eh
ọna akpọtụnụ

(CHORUS)

Anyị apụtago
ịfe emebego
ọkwa unu afụgo o
‘Obodo Ekwelugo’
ịmakwa ka anyị si kwado
ọbele mmanwụ awago
Oke mmanwụ apụtago o

(PRE-HOOK)

When Men put body
Ebeniine shutdown ‘shut down’
Make way for who sabi
Cause its about to go down

(HOOK)

Fa ga-ekwere
Kwere, kwere
Kwere, ‘fa ga-ekwelili’
Kwere, kwere
kwere
Fa ga-ekwere ‘check e nụ’
Kwere, kwere
Kwere, ‘fa ga-ekwelili’
Kwere, ‘fa ga-ekwete n’obodo’

(OUTRO)

MixxMonsta

WRITERS

Udoka Chigozie Oku

PUBLISHERS

Lyrics © Vydia, Inc.

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other