Ego eye eli eli akalianu o
Ego eye eli eli akalianu o
Makana the abobi ebutego ikenu
Every mgbede anyi atawanu ife alu
Nwa ikwete na ife otu kwulu egbuolugi efi
Once na mgbasapu aka na iga agbasapu ukwu
Na only singlet I go wear
Can't relax because I need ego o
Only the strong dey sit on this table
East to west I just dey meet people o
Na God dey bless you know am capable
Moni fine fine girls bia o
Makana the abobi ebutego ikenu
Every mgbede anyi atawanu ife alu
Nwa ikwete na ife otu kwulu egbuolugi efi
Once na mgbasapu ukwu na iga agbasapu aka
Imakwa na udi anyi dikwa rare
Fa wagodu anyinwa pasa here
Asa gbayaria egonye ya jarabia
ya kpotuba mmanwu atugo down
Onye gbayaria alusa ya arurumani
Okwa ka isoro anyi kuba large
Okoro Nakpuo na inugo nwanyi
Anumanu na senior maintai
For our side nfe nfe n'efe
Anyi maputa umu eyite pente
Amam na ana enyedu kwa fa oreinte
Ego eye eli eli akalianu o
Ego eye eli eli akalianu o
Makana the abobi ebutego ikenu
Every mgbede anyi atawanu ife alu
Nwa ikwete na ife otu kwulu egbuolugi efi
Once na mgbasapu aka na iga agbasapu ukwu
We are talking about billi
Iwe na ewemu ncholu ibute ike mmadu iri
Mbatanu obodo obodo amalu na anyi si esi
Jekwe juo ese ka akowatalugi Ka anyi si ebi
Onye eze ben anukwu tinyekwenu alu
E-money moo obi cubana wee tinye alu
Akuamia moo showboy wee tinye alu