LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Chisom (Acoustic)

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Iyeeeeee iyeeeeee eyio uwa eyi na oluo ka osi elu nue

Everywhere maranma eyio uwa m

Ebe nine bu so nma eyio uwa m

Chukwu okike m onu m na ekene gi eh amaliselele


Obinigwe onu m na ekene gi eh aaah

Anya na ene uwa m Ina anu ka egwu na ara eyie ah eeh

Ifem fulu na ogbe amaro m ka mu ga esi ko

Ifem fulu na otu amaro m ka mu ga esi ko Amala welele

Ka anyi ra wee bido ufodu nime ha nwulu anwu

Ka anyi ra we toh ufodu nime ha nwulu anwu

Mgbe afu kam ji we malu na ONYE di ndu ga akpata ego

onye di ndu ga enwe ife di nma eyio uwa m eyie aah ah

Onye nya na chiya so eje Ife aya emero nya ma ncha

Muna chim nyi eje okwa nya ka m ji aku

Okwa muna chi nyi eje iyie amali selele muna chi nyi eje iyie aah


Okwa muna chiyi eje

Muna chiyi eje na uwa

Okwa muna chiyi eje iye

Okwa muna chiyi ana na uwa

Okwa muna chiyi eje

Obinigwe nya ka m ji eje iyie

Okwa muna chiyi eje iyie

Okwa muna chiyi ana na uwa

Okwa muna chiyi eje

Muna chiyi eje eh muna chiyi eje iyie eya aah yeh


Ewu chineke m neka osi ara ah

Onye di ndu ya yoba chukwu ndu

Uto uwa bu ego ma uto ego bu ndu inugo kwe nu na Alu ike eyio uwa m

Ilue obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu iluo obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu

imalu na uwa esike kwe ah eh imalu na uwa esike kwe

Ewu chineke m

Afufu ana talu ego obulo ogu nne na agbalu nwa ya akwa ana ebelu ego bukwa nu onye nwelu obi ga eje eeh

Ifu onye jelu obodo oyibo jesia nya we bulu ike nata jaa nya ike nkpata ego adiro easy cha cha ina anu kwa obodo oyibo

adiro easy cha cha ina anu kam nekwu eyi na olue ka osi elunu we eyea yeh


Okwa muna chiyi eje

Muna chiyi eje iyie

Okwa muna chiyi eje

Okwa muna chiyi ana na uwa

PUBLISHERS

Lyrics © Sentric Music

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Sadness

Sentiment
Thumbsup IconThumbsdown Icon
Theme

None