Eehhh nwanne if it's a hit aka anyi dia
Uhhh ehin Fla sese bia master turu ogene bode master
Iye iye iye iye otuaka iye iye ye gogo di mo no yoyo
Who no know go know na mehn donye iru n'iga amaa
Enwepute cash añaa na-enu
Maka na onye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee
I fugo na doings get levels
Ndi agaba lee lee eee abaa lelelelelele
I ma n'ife edele-ede abaa
Na ọbụ ife enyele-enye o abaa
Na street omele eme omele eme eheh abaa
I fugo na doings get level
Ebube agụ na-eche nu agu eeee
Okilikili ka agba ukwu ose
Enyi ooo I ga alaiki anyi ooo chai
Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo
You cannot stop a moving train oo
M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo
The girl si na ma ada anyu-anyu chai
Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili
Ilie my money ebele adilia alele
I mana ifu doings I ga-agbakaa di confirm
K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
Iyokoo doings get levels ooo
I fugo na doings get level iye iye
Ndi agaba lee lee abaaa iye iye iye iye
A babe I makwa emee abaa abaaaa
I ma n'ife edele-edee abaa
No be ife enyele-enye oo abaa
Na street ọ mele-eme abaa
I fugo na doings get level
Open up gosi ya your babe
Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana
Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter
Afụ dimkpa afu ogologo iru ya
Na umu nwa ga afunata isi a
The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ
Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ
Asi m na ọ ya atọnata ụtọ ibeee
Na e nwekwaa levels to this
Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife
E nwee ife di iche from égbé na égbè
Na onye ji egbe na-agba égbé
Udi ife a na-eme na movies eeee
Fa ncha socha na doings eeee
Asa i na anwulu na doings
Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis
The convoy that we move in
Fa ncha socha na doings kai
The girl si na ma adi anyu-anyu chai
Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili
Ilie my money ebele adilia iye iye iye iye
I mana ifu doings I ga-agbakaa di confirm oo
K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
Iyokoo doings get levels ooo
I fugo na doings get levels iye iye
Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu
I fugo na doings get levels
Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa
I fugo na doings get levels
Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee
I fugo na doings get levels
I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee
I fugo na doings get levels
Na men donye itu n'iga ama mix Monster
Enwepute cash añaa na-enu
Maka na onye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee
I fu go na doings get levels